Abu 289- Jisus, Onye-nchem, nur'olum

Abu 289- Jisus, Onye-nchem, nur'olum

 Abu 289- Jisus, Onye-nchem, nur'olum

 

Abu 289- Jisus, Onye-nchem, nur'olum
Abu 289- Jisus, Onye-nchem, nur'olum

Verse 1

Jisus, Onye-nchem, nur'olum,

Gozie nwa-I n'abali ta;

Nodu nsọ nim'ochichiri,

Chebem rue chi-obubo.


Verse 2

Aka-I durum n'ubọchi ta,

Ekelem Gi n'ihi ya;

I nyerem nri, n'uwe, n'ulo:

Na nti ekper'anyasim.


Verse 3

Gbahara nmehie nkem nile,

Gozie ndi m'huru n'anya;

Mgbe m'nwuru kurum la n'igwé

Ibinyere Gi n'onu. Amen.

Abu 289- Jisus, Onye-nchem, nur'olum

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post