Abu 286 - I mawo isi onu-ayi
Abu 286 - I mawo isi onu-ayi |
Verse 1
I mawo isi onu-ayi,
Mgb'igwé madu ner'uju?
Ayi bu ndi-enyi nta Jisus,
Ya mere k'ayi naṅuri!
Kọrọs:-
Ayi bu ndi'enyi-Ya,
Nahu Ya n'anya;
Ayi bu ndi'enyi Jisus, ndi naṅuri onu;
Ayi bu ndi'enyi-Ya,
Nahu Ya n'anya;
Ayi no n'onu mgbe nile!
Verse 2
Jisus hur'umu-nta n'anya,-
Ọ nagwa ha n'Okwu Ya;
Ot'ubọchi Ọ kuru ha
N'aka-Ya, we gozie ha.
Verse 3
Ayi bu umu-aturu-Ya,
Ọ bu Onye-nche-Ya,
N'obi k'ayi nanu olu-Ya,
Ọ b'ezie n'ayi ahugh Ya. Amen.
Abu 286 - I mawo isi onu-ayi
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com
.Site Credit: 9jainformed.com