Abu 285- Umu-nta Jerusalem
Abu 285- Umu-nta Jerusalem |
Verse 1
Umu-nta Jerusalem
Toro aha nke Jisus;
Umu-ntakiri ugbu a
Soro n'ito aha-Ya.
Kọrọs:-
Ge nti, nu! ol'umu-nta nabu
Si, “Hosanna dir'Ez'ayi!”
Verse 2
K'ahu Onye-nw'ayi n'anya,
K'ayi nagu Okwu nsọ-Ya,
K'ayi naga n'uzọ nk'igwé;
Ekele diri Chuku!
Verse 3
Nne na nna na nd'ozizi,
Ndi okenye n'umu-nta,
Welieol'unu n'otu,
Ka Hosann'ayi rue igwé! Amen.
Abu 285- Umu-nta Jerusalem
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com
.Site Credit: 9jainformed.com