Abu 281- Ayi b'umu-nta nadigh ike

Abu 281- Ayi b'umu-nta nadigh ike

 Abu 281- Ayi b'umu-nta nadigh ike

Abu 281- Ayi b'umu-nta nadigh ike
Abu 281- Ayi b'umu-nta nadigh ike


Verse 1

Ayi b'umu-nta nadigh ike,

Anamugh n'onodu d'elu;

Gini k'ayi gemere Jisus,

Onye di nma, di kwa ukwu?


Verse 2

Kw'ubọchi nwa Kraist o bula

Nwer'olu d'ike o galu;

Ọ gadi ndu n'ihi Jisus,

Ọ galuso nmehie ogu.


Verse 3

Mgbe echiche nganga n'iwe

Nebili nime obi-ayi;

Mgb'okwu ojo di n'ire-ayi,

M'anya-miri onuma di:


Verse 4

K'ayi ghar'iti madu ihe,

K'ayi ghar'ikwu okwu ojo;

K'ayi nye oziza di nwayọ,

We luara Onye-nw'ayi ogu.


Verse 5

Ihu-n'anya na ir'utọ

K'ayi geji webata ihe

N'obi-ọma nim'ulo-ayi:

Ayi geme ha n'ihi Jisus.


Verse 6

Nwat'o bula nadigh ike

Nwer'obe nta-ya o gebu;

Ol'ihu-n'anya n'otuto

Nke o galu n'ihi Jisus. Amen.

Abu 281- Ayi b'umu-nta nadigh ike


Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post