Abu 271- Ike gwuru i, i dar mba
Abu 271- Ike gwuru i, i dar mba |
Verse 1
Ike gwuru i, i dar mba,
Ibu nanyigbu i?
Otu Onye si”Biakutem,
Zur'ike!”
Verse 2
Ọ di akara n'aru-Ya
M'geji mara Ya?
Apa di n'aka n'ukwu-Ya,
N'akuku!
Verse 3
Ọ di okpu, dika nk'eze,
Ọ kpuru n'isi?
E, Ọ nekpu okpu n'ezie,
Ma nk'ogwu!
Verse 4
Ma m'chota Ya, ma m'soro Ya,
Gini gab'uru?
Otutọ olu-n'ahuhu,
N'ikw'akwa!
Verse 5
Ma m'jis'ike sogide Ya,
Gini n'ikp'azu?
Luzue olu, meri'ahuhu,
Rue igwé!
Verse 6
M'rio Ya k'Ọ naram n'onwe-Ya,
Ọ gajum aju?
E-e, rue mgbe uwa n'igwé
Gwusiri!
Verse 7
Ma m'chota Ya sogide Ya,
Ọ gagozikwam?
di nsọ na ndi-ozi nile
Naza, E! Amen.
Abu 271- Ike gwuru i, i dar mba
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com
.Site Credit: 9jainformed.com