Abu 27- Gi rar'och'eze-I na okpu-eze-I.
Verse 1
Gi rar'och'eze-I na okpu-eze-I
K'I biara n'uwa nka n'ihim;
Ma o digh ulo din a Betlehem
Ebe agamu Gi, Jisus!
Onodu diri Gi n'obim.
Verse 2
igwé dar'uda n'olu ndi-m'ozi
Nekwusa na Gi bu Eze;
Ma nwany'ogbenye muru Gi n'uwa,
N'onodu d'ala k'I biara.
Biko, bia nim'obim, Jisus!
Onodu diri Giri n'oim.
Verse 3
Anu nez'ike, nnunu nwe akwu
Nan ndo osisi ok'ohia;
M'ala b'ihe-ndina-Gi, Nwa Chuku,
N'ozara din a Galili.
Biko, bia nim'obim, Jisus!
Onodu diri Gi n'obim.
Verse 4
Gi Onye-nwe-ayi, ji Okwu ndu dia,
NMke gazọputa umu-Gi;
Ma n'ikwa-emo na okpu ogwu
K'eji duga I na Kalvari.
Biko bia nim'obim, Jisus!
Onwu-Gi bu kwa nzọputa.
Verse 5
Mgb'igwé dar'uda, ma nd'abu-ya bua
N'obibia nke-Gi na nmeri,
K'olu-Gi kpom si “Onodu di kwa-
Onodu dir ii n'akukum.”
Ọṅu geju obim, Jisus,
Mgbe I gabia ikporom la. Amen.
Abu 27- Gi rar'och'eze-I na okpu-eze-I.
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com