Abu 266- Ony'isi jekuru Jisus n'abali

Abu 266- Ony'isi jekuru Jisus n'abali

 Abu 266- Ony'isi jekuru Jisus n'abali

Abu 266- Ony'isi jekuru Jisus n'abali
Abu 266- Ony'isi jekuru Jisus n'abali

Verse 1

Ony'isi jekuru Jisus n'abali

K'o jua Ya uzọ nke nzọputa n'ihe;

Ony'ozizi-ayi zara ya nk'ọma, si,

“Aghagh im'un'ozo!”


Kọrọs:-

“Aghagh im'unozo!

Aghagh im'un'ozo!

N'ezie, n'ezie, agwawom i, si,

Aghagh im'un'ozo.”


Verse 2

Umu madu, nanu nti n'okwu ahu

Nke Jisus, bu Onye-nw'ayi, kwusir'ike;

Ekwela k'ozi'ọma nka buru n'efu:

“Aghagh im'un'ozo!”


Verse 3

Unu ndi nachọ iba n'iz'ike nka,

Soro ndi agbaputara bua abu,

M'asi n'unu genwe ndu ebigh-ebi,

“Aghagh im'un'ozo!”


Verse 4

Onye i huru n'anya, Nk'obi-i nachọ,

No nechere gi n'on'uzọ el'igwé;

Ge nti n'olu ido-aka-na-nti nka:

“Aghagh im'un'ozo!” Amen.

Abu 266- Ony'isi jekuru Jisus n'abali


Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post