Abu 265- Uwa nile furu n'ochichi nke njọ
Abu 265- Uwa nile furu n'ochichi nke njọ |
Verse 1
Uwa nile furu n'ochichi nke njọ:
Ihe nke uwa bu Jisus!
Otutọ-Ya nenwubata dik'anwu;
Ihe nke uwa bu Jisus!
Kọrọs:-
Biakute ihe. Ọ diri gi;
Ihe-ahu enwukwasiwom;
Mbu m'kpur'isi, m'nah'uzọ ugbu a!
Ihe nke uwa bu Jisus!
Verse 2
Ayi ndi no na Jisus enwegh ochichi:
Ihe nke uwa bu Jisus!
Ayi naga n'ihe mgb'ayi neso Onye-ndu:
Ihe nke uwa bu Jisus!
Verse 3
Ndi bi n'ochichiri, ndi njọ kpur'isi:
Ihe nke uwa bu Jisus!
Nur'olu-Ya, sapu njọ, k'ihe we bia:
Ihe nke uwa bu Jisus!
Verse 4
Nkpa ihe anyanwu adigh n'el'igwé:
Ihe nke igwé bu Jisus!
Nw'aturu bu ihe n'obodo Chuku:
Ihe nke igwé bu Jisus! Amen.
Abu 265- Uwa nile furu n'ochichi nke njọ
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com
.Site Credit: 9jainformed.com