Abu 264- Onye biara n'uwa nka

Abu 264- Onye biara n'uwa nka

 Abu 264- Onye biara n'uwa nka

Abu 264- Onye biara n'uwa nka
Abu 264- Onye biara n'uwa nka

Verse 1

Onye biara n'uwa nka?

Kraist, Onye-nzọput'ayi!

Amuru ka Nw'ogbenye?

Kraist, Onye-nzọput'ayi!


Kọrọs:-

Kwesienu abu ike-

Ọ wetar'ayi nzọputa;

Ọ nwegh onye yiri Ya,

Kraist, Onye-nzọput'ayi!


Verse 2

Onye nori n'el'obe?

Kraist, Onye-nzọput'ayi!

K'Ọ gbaputa mu na gi?

Kraist, Onye-nzọput'ayi!


Verse 3

Onye kwer'igbahara?

Kraist, Onye-nzọput'ayi!

Onye si, “Kwere, di ndu?”

Kraist, Onye-nzọput'ayi!


Verse 4

Onye bu Eze n'igwé?

Kraist, Onye-nzọput'ayi!

Onye k'ayi gahu n'anya?

Kraist, Onye-nzọput'ayi!


Verse 5

Onye gesi n'igwé bia?

Kraist, Onye-nzọput'ayi!

Kpo ndi-Ya ba n'otuto?

Kraist, Onye-nzọput'ayi! Amen.

Abu 264- Onye biara n'uwa nka

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post