Abu 261- Jisus gewere ndi'njọ

Abu 261- Jisus gewere ndi'njọ

 Abu 261- Jisus gewere ndi'njọ

Abu 261- Jisus gewere ndi'njọ

Abu 261- Jisus gewere ndi'njọ


Verse 1

Jisus gewere ndi'njọ!

Kwusa okw'amara nka

Gwa ndi rapur'uzọ ndu,

Na ndi nile dar'ada!


Kọrọs:-

Bukwasi . . . ab'ọma nka:

Kraist newere ndi ojo;

Kwusa Ozi Oman ka;

Kraist newere ndi ojo!


Verse 2

Bia, Ọ genye i iz'ike;

Tukwasi obi na Ya.

Ọ nachọ ndi kasi njọ;

Kraist newere ndi ojo.


Verse 3

Obim amaghkwam ikpe,

Asapuwo njom nile;

Onye mere ka m'di'ọcha

Akwusiwo ugwom dum.


Verse 4

Kraist newere ndi njọ,

Mu onwem na nmehiem dum;

Enweghkwam ntupo ozo,

M'gesoro Ya ba n'igwé. Amen.

Abu 261- Jisus gewere ndi'njọ

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com


Post a Comment (0)
Previous Post Next Post