Abu 259- Onye-nzọputa! Ọ nwuru n'ihim

Abu 259- Onye-nzọputa! Ọ nwuru n'ihim

 Abu 259- Onye-nzọputa! Ọ nwuru n'ihim

Abu 259- Onye-nzọputa! Ọ nwuru n'ihim
Abu 259- Onye-nzọputa! Ọ nwuru n'ihim


Verse 1

Onye-nzọputa! Ọ nwuru n'ihim!

Ọ mewo ka m'si n'amam-ikpe pua;

“Onye kwere n'Ọkpara,” k'Ọ kwuru,

“Nwe ndu ebigh-ebi.”


Kọrọs:-

“N'ezie, n'ezie, agwam unu si”;

“N'ezie, n'ezie,” o bu Ozi'ọma!

“Onye kwere n'Ọkpara,”-o b'ezie!

“Nwe ndu ebigh-ebi!


Verse 2

Nmehie nkem nile dakwasiri Ya;

Ugwo nile ka m'ji k'Ọ kwusiri;

Ndi kwere na Ya, k'Onye-nw'ayi siri,

“Nwe ndu ebigh-ebi.”


Verse 3

Abum ogbenye, ma m'dabere Ya;

Onye-nmehie, ma n'kwere okwu-Ya;

Le, Ozi ọma! umu Chuku dum

“Nwe ndu ebigh-ebi.”


Verse 4

Ekwesighm, m'agaghm-enwe obi abua;

Ọ gagh-achupu onye nke nabia;

“Onye kwere”-zisa Ozi ọma!-

“nwe ndu ebigh-ebi.” Amen.

Abu 259- Onye-nzọputa! Ọ nwuru n'ihim

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

Post a Comment (0)
Previous Post Next Post