Abu 257-“Onye nke nuru!” tisie nkpu nka ike
Abu 257-“Onye nke nuru!” tisie nkpu nka ike |
Verse 1
“Onye nke nuru!” tisie nkpu nka ike!
Zisa ozi di ngọzi n'uwa nile;
Gbasa ozi n'eb'o bula nadu no:
“ Onye nke kwere, k'o bia! “
Chorus
“ Onye nke kwere,” “onye nke
kwere! “
Zisa ozi gafe ugwu na ndida;
Na nk'ihu-n'anya nakpo ndi
fur'efu:
“ Onye nke kwere, k'o bia! “
Verse 2
Onye nke nabia, ya anola odu;
Uzo gher'oghe, ugbu a, banu nime!
Jisus bu Uzo, n'Ezi-okwu, na ndu:
“ Onye nke kwere, k' o bia!
Verse 3
“ Onye nke kwere!” nkwa neguzọs'ike;
“ Onye nke kwere!” gadigide mgbe dum;
“ Onye nke kwere!” bu ndu ebigh-ebi:
“ Onye nke kwere, k'o bia!” Amen.
Abu 257-“Onye nke nuru!” tisie nkpu nka ike
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com
.Site Credit: 9jainformed.com