Abu 245- Ekpere b'ọchichọ obi

Abu 245- Ekpere b'ọchichọ obi

 Abu 245- Ekpere b'ọchichọ obi

 

Abu 245- Ekpere b'ọchichọ obi
Abu 245- Ekpere b'ọchichọ obi

Verse 1

Ekpere b'ọchichọ obi,

Nk'ekwuru,m'ọb'ekwugh;

Nkpatu nk'ọku zoro ezo,

Nke nenwu nim'obi.


Verse 2

Ekpere b'ibu is'ude,

Nwusi nk'anya-miri;

Iweli-anya elu, mgbe

Nani Chuku nọ nsọ.


Verse 3

Ekpere bu okwu ka nfe

Nk'ọnu nwata nekwu;

Ọ bu olu ka nsọ neru

Chineke n'eli'igwe.


Verse 4

Ekpere bu ike nke ndu

Nk'onye-Kraist nek'ume;

Aririọ-ya n;oọn'uz'ọnmu,


Verse 5

Ekpere b'akwa nk'onye-njọ

Narap'uz'ọjọ-ya;

Ndi-m'ozi ji ọnu nabu,

Si, Ọ nekp'ekpere!.


Verse 6

Gi, Onye negos'ayi Chuku;

Uzọ Ezi'okwu, Ndu!

I gara n'uzọ ekpere:

Zi ayi ikp'ekpere!.     Amen.

Abu 245- Ekpere b'ọchichọ obi

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com


Post a Comment (0)
Previous Post Next Post