Abu 232- B'uzọ cho, o bugh ih'uwa
Abu 232- B'uzọ cho, o bugh ih'uwa |
Verse 1
B'uzọ cho, o bugh ih'uwa,
Onu n'aku nke nagafe;
M'ihu-n'anya nenwegh atu,
Chonu nka!
Verse 2
Achota otuto uwa,
Ochichio nke nabagh n'ihe;
Kama, cho nkpa obi,
Chonu nka!
Verse 3
Chi ngọzi n'udo Chineke-
Inwe ndia b'inwe ihe dum!
Bia, nekwuputa njọ-unu;
Chonu Ya!
Verse 4
Chonu Ya, k'Ọ gbahar'unu,
Me unu ndi-nketa igwé;
Werenu ndu-unu nye Ya:
Chonu nka!
Verse 5
Cho k'unu di ọcha na nsọ
Dika Ya, n'obi um'ala;
Tinye nd'unu n'olu nke-Ya:
Chonu nka!
Verse 6
Ch'obibia nke al'eze-Ya;
Chonu k'azọputa madu-
K'akpobata ha nye Jisus:
Chonu nka!
Verse 7
Chonu nka, nanwa nkwa ike-Ya;
Ọ d'ike, negbo nkpa nile;
Ih'igwé-nadabere Ya-
Chonu ha! Amen.
Abu 232- B'uzọ cho, o bugh ih'uwa
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com