Abu 228- Wer'amara-Gi nonyer'ayi

Abu 228- Wer'amara-Gi nonyer'ayi

 Abu 228- Wer'amara-Gi nonyer'ayi


Abu 228- Wer'amara-Gi nonyer'ayi

Abu 228- Wer'amara-Gi nonyer'ayi


Verse 1

Wer'amara-Gi nonyer'ayi,

Onye-nw'ayi, mgbe nile,

K'ayi ghar'inye njọ onodu,

Ghar'inye Gi nwuta.


Verse 2

Were okwu-Gi nonyer'ayi,

Ony'ayi huru n'anya;

Ny'ebere n'inye'aka ebe a,

K'ayi binyere I n'igwé.


Verse 3

Wer'ir'utọ-Gi nonyer'ayi,

Ihe namur'ora;

K'ezi okwu-Gi cheb'uzọ-ayi,

K'ayi ghar'ida n'ala.


Verse 4

Were ngọzi-Gi nonyer'ayi,

Eze nenye udo;

K'amara n'ike ju mo-ayi,

K'okwukwe ba uba.


Verse 5

Dik'Ota ukwu nonyer'ayi,

Ony'isi ndi-agha;

K'uwa ghara imeri ayi,

K'ayi ghar'igbalaga.


Verse 6

Wer' ihu-n'anya-I nonyer'ayi,

Bur'Onye-nzọput'ayi;

N'oge nkpa k'ayi mat'inye-aka-I,

Natukwasi I obi. Amen.

Abu 228- Wer'amara-Gi nonyer'ayi

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com



Post a Comment (0)
Previous Post Next Post