Abu 225- Ndi Chineke, bilie
Abu 225- Ndi Chineke, bilie |
Verse 1
Ndi Chineke, bilie!
Rapu ih'efu dum,
Were obi, n'ike, n'ume,
Nef'Eze ndi-eze.
Verse 2
Ndi Chineke, bilie,
Al'eze-Ya n'odu;
Weta uboch'ihu-n'anya,
Chup'abali nke njọ.
Verse 3
Ndi Chineke, bilie!
Nzukob Kraist nechere;
Olu-Ya dikari ukwu:
Bilie, me k'Ọ d'ike!
Verse 4
Bulite obe Kraist!
Soro nzo-ukwu-Ya;
Dik'umu-nne Nwa nke madu,
Ndi Chineke, bilie! Amen.
Abu 225- Ndi Chineke bilie
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com