Abu 220- Nwa-madu, makua nwa-nna-gi n'obi-gi
Abu 220- Nwa-madu, makua nwa-nna-gi n'obi-gi |
Verse 1
Nwa-madu, makua nwa-nna-gi n'obi-gi!
Udo Chuku di n'ebere di;
Ihurit'onw'ayi n'anya bu iwu-Ya;
Obu-ọma bu abu n'ekpere.
Verse 2
Onye Kraist huru n'anya kwuru n'ezie:-
Ikpo-isi-ala nk'Ọ nagozi
Neke onya, weghachi' obi fur'efu,
Nazu nwa-ngbei na nwanyi di-ya nwuru.
Verse 3
Were nzo-ukwu di nsọ so ih'atu
Nk'Onye olu-nsọ-Ya bu ime nma;
Otu a k'uwa nile gadi k'ulo Nn'ayi:
Ndu nk'ihu-n'anya b'abu ekele!
Verse 4
Agatopu nkporo nile mgbe ahu,
Uzu-aghara nk'og'uwa gagwu;
Ihu-n'anya gazonyu oku iwe,
We kua osisi nk'udo na ntu-ya. Amen.
Abu 220- Nwa-madu, makua nwa-nna-gi n'obi-gi
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com