Abu 210- Ihe ọma, nedum nim'ohichi
Abu 210- Ihe ọma, nedum nim'ohichi |
Verse 1
Ihe ọma, nedum nim'ohichi
Durum naga.
Chi ejiwo, ulo nkem di anya;
Durum naga.
Jide ukwum; Arioghm ka m'hu ihe
Di n'iiru; otu nzo-ukwu gezu.
Verse 2
Adighm otu a na mbu, arioghm I, si,
Durum naga.
Iroputa n'onwem dim nma; m'ugbu a
Durum naga.
Ih'efu nk'uwa nka torom utọ,
Nganga jur'obim: Echetala ha!
Verse 3
Otu ike-Gi si nagozim, ya
Gedugidem,
Gafe ohia, miri, n'ozara, rue
Mgbe chi gabo.
N'ututu m'gahu ndi m'huru n'anya
Na mgbe gar'aga, ha we lanarim.
Verse 4
N'uzọ nkpa di warara, Gi onwe-I
Gabigara,
Jisus, durum n'okwukwe nke nwata,
Lakuru Nnam.
Ka m'zur'ike, m'ogu nk'uwa gwusia,
Nime ihe nke ndun ebigh-ebi. Amen.
Abu 210- Ihe ọma, nedum nim'ohichi
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com