Abu 209- Nedum, Gi Jehova uku
Abu 209- Nedum, Gi Jehova uku |
Verse 1
Nedum, Gi Jehova uku
Ony'ije n'ozara nka;
Ike adighm, Gi di ike,
Wer'aka-I dike jidem!
Nri nke igwé
Nazum rue mgb'afo gejum!
Verse 2
Meghe is'iyi di ọcha
Miri-ngwopu si eru;
K'igw'oji n'ogidi-oku
Dugidem n'ijem nile.
Onye-nzota,
Bur'ikem n'otam mgbe dum!
Verse 3
Mgbe m'gazo ukwu na Jodan
Chupu egwu nke m'natu;
Ka m'gafe onwu n'oku-mo,
Rue ala Kenan n'udo.
Ab'otuto
M'gabuku I mgb'ebigh-ebi! Amen.
Abu 209- Nedum, Gi Jehova uku
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com