Abu 197- Jisos abum nke-I, anuwom olu-I
Abu 197- Jisos abum nke-I, anuwom olu-I |
Verse 1
Jisos abum nke-I, anuwom olu-I
Ọ korom ihu-n'anya-I
M'anamacho ka m'site n'okwukwe
Nabiaru nsọ Gi kari.
Kọrọs:-
Dorom bia nsọ, bia nsọ Gi kari,
N'obe ebe I nwuru;
Dorom bia nsọ kari, dorom Onye-nw'ayi,
N'akuku-Gi di ngọzi
Verse 2
Me ka m'di nsọ ka m'nalu olu-Gi,
Site n'amara nsọ-Gi
K'obim wer'olil'anya n'elu,
K'ochicho-Gi buru nkem.
Verse 3
Og'ahu juru n'onu zur'oke,
Mgbe m'no n'iru och'eze-I
Mgbe m'kpo is'ala n'ekpera Chukum,
We gwa I okwu dik'Eyim.
Verse 3
Omimi ihu-n'anya Gi di kwa
Nke m'napugh'ima n'ebe a;
Oke onu di nke m'napugh inwe,
Rue mgbe m'gez'ike na Gi.
Abu 197- Jisos abum nke-I, anuwom olu-I
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com