Abu 188- Gi atula egwu
Abu 188- Gi atula egwu |
Verse 1
Gi atula egwu;
Nel'anya Chineke,
Ọ nuwo is'ude-I n'akwa-i
Ọ gebul'isi gi,
Verse 2
Nime nsọgbu nk'uwa
Ọ nakwara I uzọ;
Chere mgbe-Ya abali nka
Gebi n'uboch'onu.
Verse 3
Ọ nachi ihe dum,
Ha nanu olu-Ya;
Olu-Ya nile bu ngọzi,
Uzo-Ya bu ihe.
Verse 4
Ọ setia aka-Ya,
Gini ngegbochi Ya?
MgbỌ galuru ndi-Ya ogu,
Onye gemegide?
Verse 5
Wer'ihe dum ny'Eze,
K'Ọ naroputara i!
Ọ geju i anya, i gasi,
K'ike aka-Ya ra!
Verse 6
I gahu n'izu-Ya
Kariri uche-gi,
Mgb'Ọ luzuru ọlu ahu
Nk'i turu egwu ya.
Verse 7
Gi mara obi-ayi,
Hur'adigh-ike-ayi;
Newelite aka-nkuda,
Gba ikpere ume!
Verse 8
Kwe k'ayi, na ndu n'ọnwu,
Kwusa eziókwu-Gi
Nagbasa ihu-n'anya-Gi,
Na nchebe-Gi nile.
Amen.
Abu 188- Gi atula egwu
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com