Abu 183- Okwukwem di na Gi
Abu 183- Okwukwem di na Gi |
Verse 1
Okwukwem di na Gi,
Nw'aturu Kalvari,
Onye-nzọtam.
Nur'aririom uhbu a,
Wepu nmehie nile;
Site n'ubuchi ta
Ka m'buru nke-I.
Verse 2
K'amara-Gi nenye
Obim ike ohu
Nanu oku.
Eb'I nwuru n'ihim,
K'Ihu-n'anyam buru
Oku di nsọ nere
Mgb'ebigh-ebi.
Verse 3
Mgbe m'nawa ohia ndu
N'etiti ahuhu,
Bur'Onye-ndum.
Chupu ochichiri,
Hichap'anya-miri,
Ekwela ka mkpafue
N'uzọ nke-Gi.
Verse 4
Mgbe ndum ka nro gagwu,
Mgb'osimri onwu
Geruchikwam;
Jisus, k'ihu-n'anya-I
Chupu egwum nile;
Buruem n'elu n'udo,
Onye-nzọtam. Amen
Abu 183- Okwukwem di na Gi
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com