Abu 181- Chuku, Inye'ak'ayi na mgb'ochie
Abu 181- Chuku, Inye'ak'ayi na mgb'ochie |
Verse 1
Chuku, Inye'ak'ayi na mgb'ochie,
Olil'any'ayi ugbu a,
Ebe izonar'ifufe,
N'Ulo ebigh-ebi!
Verse 2
N'okpuru ndo och'eze-Gi
Ka ndi nsọ-I bi n'udo;
Nani aka-Gi ezuwo,
Ulo-elu d'ike!
Verse 3
Mgb'edobegh ugwu n'usoro,
Tutu oke uwa,
Gi buri Chuku mgbe nile,
Gabu kwa n'ogbo dum.
Verse 4
Ọtutu aro n'anya-Gi
Di k'otu anyasi;
Di nkpunkpu ka nche ikp'azu
Tutu anwu awa.
Verse 5
Oge nebupu umu-ya
K'iyi neru eru;
H'aga, echezo ha, ka nro
Furu ka chi nabo.
Verse 6
Chuku, inye'ak'ayi na mgb'ochie,
Olil'any'ayi ugbu a;
Bur'Onye-nche-ayi ka ndu ra,
N'Ulo ebigh-ebi! Amen.
Abu 181- Chuku, Inye'ak'ayi na mgb'ochie
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com