Abu 176- Agabigalam, Onye-nwem
Verse 1
Agabigalam, Onye-nwem,
Nuru akwa nkem;
Mgb'I nakpo ndi ozo oku,
Agabigalam!
Kọrọs:-
Jisos, Jisos, nuru akwa nkem,
Mgb'I nakpo ndi ozo oku,
Agabigalam!
Verse 2
Ka m'chota n'och-ebere-Gi
Iye'aka utọ;
Nada n'ukwu-I na ncheghari,
Me ka m'kwes'ike.
Verse 3
Natukwas'obi n'olu-Gi
Ka m'nachọ iru-I;
Gwo onya n'obi-ntiwa nkem,
zọpum n'amara-I.
Verse 4
Is'iyi nke nkasi-obim,
I kariri ndu!
Onye ka m'nwe n'uwa, n'igwé,
M'obugh nani Gi. Amen
Abu 176- Agabigalam, Onye-nwem
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com