Abu 173- Mu, di njọ, nachọ ngọzi
Abu 173- Mu, di njọ, nachọ ngọzi |
Verse 1
Mu, di njọ, nachọ ngọzi,
Nachọ ka m'puta n'oru,
Nechere izu-ike:
Chuku, merem ebere.
Verse 2
Enweghm ezi agugọ,
Nmehie di n'ọlum nile,
Nani nkpam ka m'nebute:
Chuku, merem ebere.
Verse 3
Obi-ntiwa n'ihere
Ekweghm iweli anyam,
Ma Gi mar'ude m'nasu:
Chuku, merem ebere.
Verse 4
Site n'obi-nmehie nka
Ka m'gbakuru nani Gi;
Abugh nkem, kama nke-Gi:
Chuku, merem ebere.
Verse 5
Onye nọ ns'och'eze-Gi
Ka m'tukwasiri obim;
Enweghm iye'aka ọzọ:
Chuku, merem ebere.
Verse 6
Ya ganekwurum ọnum;
Ya gasughari okwum;
Ya bu nkem, na n'ihi Ya,
Chuku, merem ebere.
Amen.
Abu 173- Mu, di njọ, nachọ ngọzi
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com