Abu 161- Agamet'Onye-ngbputam.
Abu 161- Agamet'Onye-ngbputam. |
Verse 1
Agamet'Onye-ngbputam
N'ihu-n'anya Ọ jirim;
N'obe k'Ọ huru ahuhu
Ka m'pua n'obubu-onu.
Kọrọs:-
Biko, to Onye-ngbaputam!
Obara-Ya k'Ọ ji gbam!
N'obe k'Ọ kwusiri ugwom,
Me ka m'pua n'oru nmehiem.
Verse 2
M'gako akuko ebube,
Otu Ọ gbaputaram
N'ihu-n'anya n'ebere-Ya,
Mgbe m'fur'efu n'oke njom.
Verse 3
Agamet'Onye-ngbaputam,
Nako ike nmeri-Ya;
Otu Ọ si me k'ayi meri
Nmehie, n'onwu, n'oku-mo.
Verse 4
Agamet'Onye-ngbaputam,
N'ihu-n'anya-Ya n'igwé;
Ọ gbatawom n'onwu, nyem ndu,
Ka m'biyere Ya mgbe dum.
Amen.
Abu 161- Agamet'Onye-ngbputam.
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com