Abu 160- Nuri onu nim'Onye-nw'ayi.
Abu 160- Nuri onu nim'Onye-nw'ayi. |
Verse 1
Nuri onu nim'Onye-nw'ayi,
Unu ndi obi-ha di nma;
Unu ndi rota-kwa-ra Ya
Si nwuta na ir'uju la!
Kọrọs:-
Nuria! Nuria!
Nuria onu nim'Onye-nw'ayi.
Nuria! Nuria!
Nuria onu nim'Onye-nw'ayi.
Verse 2
Nuria n'ihi n'Ọ bu Eze,
Nachi n'uwa na n'el'igwé;
Ọ ji okwu-Ya ke ihe,
Ọ b'Onye-ngbaputa d'ike.
Verse 3
N'ezie o fọduru nwanti
Ka nd'iro-unu nwe nmeri;
Ma ndi-agha Chuku zor'ezo
Kariri ndi nemegide.
Verse 4
Ma ehihie gba ọchichi,
Abali kpuch'iru-igwé,
K'uche ghara iche unu,
Tukwasi obi na Chuku!
Verse 5
Nuri onu nim'Onye-nw'ayi,
Weren'ubo, n'olu, n'obi
Netonu Ya n'ibu abu,
K'aleluya nada uda! Amen.
Abu 160- Nuri onu nim'Onye-nw'ayi.
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com