Abu 158- Otutọ na nsọpuru,
Abu 158- Otutọ na nsọpuru |
Verse 1
Otutọ na nsọpuru
Dir'Onye-ngbaputa,
Onye nk'umu ntakiri
Tikuru “Hosanna!”
Verse 2
Gi bu Eze nke Isreal,
Gi nwa Eze Devid,
Nke nabia n'aha Chuku,
Eze nke di ngọzi!
Verse 3
igwé usu ndi-m'ozi
Neto Gi n'el'igwé.
Madu n'ih'eker'eke
Naza ha n'el'uwa.
Verse 4
Ora nile ndi-Hibru
Ji igu ga n'iru !;
Ekpere n'otuto-ayi
N'iru I k'ayi wetara.
Verse 5
Ha bur'I ab'otuto
Tutu mgb'ahuhu-Gi;
Ugbu a k'I no n'el'igwé
Ayi nabu ab'utọ.
Verse 6
Otutọ-ha toro Gi,
Nara ekpere-ayi:
Gi nk'ez'ihe dum nato,
Eze, Ony'amara! Amen.
Abu 158- Otutọ na nsọpuru
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com