Abu 150- K'ebo nile kpo isi'ala
Abu 150- K'ebo nile kpo isi'ala |
Verse 1
K'ebo nile kpo isi'ala
N'iru och'eze Chineke;
Onye-nw'ayi bu Chuku n'ezie,
Yak ere, pur'imebi kwa.
Verse 2
Nani ike-Ya ker'uwa,
Ọ ji aja kpua ayi madu;
Mgbe ayi kpafuru k' auturu,
Ọ kpoghachi ayi n'ulo-Ya.
Verse 3
Ayi geji abu ekele
Bia bulie olu-ayi n'igwé;
Uwa geji asusu-ya
Melue ogigie-I n'otuto.
Verse 4
Nna, Iwu-Gi gazur'uwa,
Ihu-n'anya-I di n'ebe dum;
Ezi'okwu-Gi ganeguzọ
Dika nkume mgb'ebigh-ebi. Amen.
Abu 150- K'ebo nile kpo isi'ala.
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com