Abu 149- Madu nile bi n'uwa.
Abu 149- Madu nile bi n'uwa. |
Verse 1
Madu nile bi n'uwa,
Tobenu Chineke n'onu;
Werenu egwu febe Ya,
Unu bia n'iru Ya n'onu!
Verse 2
Onye-nw'ayi bu Chuku n'ezie,
Ọ bu nani Ya kpuru ayi;
Ọ si n'ayi bu aturu-Ya,
Ọ bu Onye nenye ayi nri.
Verse 3
Wer'otuto ba n'uloYa,
We4r'onu ba n'ogige-Ya;
Neto aha-Ya Mgbe nile,
Ọ kwesiri ime otu a.
Verse 4
N'ihi na Chineke di nma,
Ebere-Ya adigh-agwu;
Okwu-Ya neguzọs'ike,
Ọ gadigide mgbe nile.
Verse 5
To Chineke, Onye-ngọzi!
To Ya, ihe nile n'uwa!
To Ya, usu nke di n'igwé!
To Nna , n'Ọkpara, na Mọ Nsọ! Amen.
Abu 149- Madu nile bi n'uwa.
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com