Abu 144- Ayi nekwu okwu banyere
Abu 144- Ayi nekwu okwu banyere |
Verse 1
Ayi nekwu okwu banyere
Ala ọma nke ndi-ngọzi,
Nekwus'otuto-ya mgbe dum;
Gini k'ibi n'igwé gabu?
Verse 2
Ayi nekwuam'ol'edo-ya,
Icho-nm'aja-obodo-ya,
Ih'ebube n'ih'utọ-ya;
Gini k'ibi n'igwé gabu.
Verse 3
Ayi nekwu n'ab'tutọ-ya
Kachasi abu dum n'utọ
Nke madu nabu n'el'uwa;
Gini k'ibi n'igwé gabu.
Verse 4
Ayi nekwu ihu-n'anya,
Uwe nka ndi bi n'otuto,
Nzuko nke Ọkpara n'elu;
Gini k'ibi n'igwé gabu.
Verse 5
Biko, Nna, nime njọ na nma,
Dozie mo-ayi ila n'igwé;
Emesia ayi gamata kwa
Ih'o bu-ibi n'eb'ahu! Amen.
Abu 144- Ayi nekwu okwu banyere
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com