Abu 134- Chineke nke ihu-n'anya.
Verse 1
Chineke nke ihu-n'anya,
Ayi nario n'ihi madu ndia,
Ka ha jiko na nkwa di nsọ,
Buru otu na Gi.
Verse 2
Mgb'ubọchi dum juru n'onu,
Mgbe uzọ-ha ma-kwa-ra nma,
Ka ha wer'okwukwe naga,
Buru otu na Gi.
Verse 3
Mgbe nsọgbu n'ahuhu biara,
Nma-ha we di ka ihe-njọ,
Ka ha tukwasi Gi obi,
Buru otu na Gi.
Verse 4
Ih'o bula gezute ha,
Ok'onu m'obu ich'uche;
N'ike n'amara-Gi ka ha
Buru otu na Gi.
Verse 5
Ihu-n'anya, nonyere ha,
Ka ha zoro na Gi mgbe dum;
Eb'onwu apugh ikewa
Nd'I jikọrọ n'otu. Amen.
Abu 134- Chineke nke ihu-n'anya.
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com