Abu 121- Jisus, dut'ayi n'oriri-I.
Verse 1
Jisus, dut'ayi n'oriri-I,
Wer'ezi nri nenye ndu
Nazu nkpur'obi nile.
Verse 2
Mgb'ayi gbur'ikpere nwayọ,
Me k'ayi mar'ir'utọ-Gi,
Gosi ayi ihu-n'anya.
Verse 3
Mgb'ayi nelekwas'obe-Gi,
Nakwar'uzọ-nmehie-ayi,
Me k'uju-ayi gho onu.
Verse 4
Mgb'ayi nanu manya di nsọ,
Ih'ama nk'obara-Gi,
Nye ayi ihu-n'anya-Gi.
Verse 5
Dor'ayi bia n'akuku-Gi
Miri-ngwopu si eru,
Zobe nmehi'ayi n'eb'ahu.
Verse 6
Topu ayi n'agbu nke njọ,
K'okwukwe-nt'ayi ba uba,
Nwat'ru Chuku, ny'ayi udo.
Verse 7
Wer'aka-I amapuru
Dur'ayi ga n'ir'och'eze-I,
N'ala ihe nke ka nma. Amen.
Abu 121- Jisus, dut'ayi n'oriri-I.
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com