Abu 102- Mọ Nsọ, si n'elu ridata.
Verse 1
Mọ Nsọ, si n'elu ridata,
Gi onye nasach'obi-ayi;
Ka akara nke amara,
Ji miri nkagb'ama ugbu a.
Verse 2
Wusa ike-I ka Chineke,
Fesa obara nke Jisus;
Ka Nna, n'Ọkpara, na Mọ Nsọ
Do umu Ndia umu Chuku. Amen.
Abu 102- Mọ Nsọ, si n'elu ridata.
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com